Jenesis 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ dị ihe nyịrị Jehova?+ M ga-abịakwuteghachi gị n’oge a kara aka, n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.” Jenesis 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova wee chee ihu ya n’ebe Sera nọ dị nnọọ ka o kwuru, Jehova wee meere Sera dị nnọọ ka o kwuru.+
14 Ọ̀ dị ihe nyịrị Jehova?+ M ga-abịakwuteghachi gị n’oge a kara aka, n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”
21 Jehova wee chee ihu ya n’ebe Sera nọ dị nnọọ ka o kwuru, Jehova wee meere Sera dị nnọọ ka o kwuru.+