Jenesis 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma erila mkpụrụ si n’osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ, n’ihi na n’ụbọchị i riri mkpụrụ si na ya, ị ga-anwụrịrị.”+ Jenesis 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova bụ́ Chineke wee sị: “Lee, mmadụ ahụ adịwo ka otu n’ime anyị n’ịma ihe ọma na ihe ọjọọ,+ ugbu a, ka o wee ghara isetịpụ aka ya ghọrọ mkpụrụ n’osisi nke ndụ+ rie wee dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,—”
17 Ma erila mkpụrụ si n’osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ, n’ihi na n’ụbọchị i riri mkpụrụ si na ya, ị ga-anwụrịrị.”+
22 Jehova bụ́ Chineke wee sị: “Lee, mmadụ ahụ adịwo ka otu n’ime anyị n’ịma ihe ọma na ihe ọjọọ,+ ugbu a, ka o wee ghara isetịpụ aka ya ghọrọ mkpụrụ n’osisi nke ndụ+ rie wee dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,—”