-
Luk 17:31Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
31 “N’ụbọchị ahụ, ka onye nọ n’elu ụlọ, bụ́ onye nwere ihe ndị a pụrụ ibupụ ebupụ dị n’ụlọ, ghara ịrịdata iburu ha, onye nọkwa n’ubi, ya alaghachila n’ihe ndị ọ hapụrụ.
-