Jenesis 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Aịzik na Ishmel ụmụ ya wee lie ya n’ọgba Mak-pila nke dị n’ala Ifrọn nwa Zoha onye Het, nke dị n’ihu Mamri,+ Jenesis 49:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ọgba dị n’ala Mak-pila nke dị n’ihu Mamri n’ala Kenan, bụ́ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+
9 Aịzik na Ishmel ụmụ ya wee lie ya n’ọgba Mak-pila nke dị n’ala Ifrọn nwa Zoha onye Het, nke dị n’ihu Mamri,+
30 n’ọgba dị n’ala Mak-pila nke dị n’ihu Mamri n’ala Kenan, bụ́ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.+