-
Jenesis 11:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 Mgbe Nehọ mụsịrị Tira, ọ dịrị ndụ otu narị afọ na iri na itoolu. N’ime oge ahụ, ọ mụrụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
-