Jenesis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+ Diuterọnọmi 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ọbụbụ ọnụ a niile mezuo n’isi ndị iro gị nakwa n’isi ndị kpọrọ gị asị, bụ́ ndị kpagburu gị.+
3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+
7 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ọbụbụ ọnụ a niile mezuo n’isi ndị iro gị nakwa n’isi ndị kpọrọ gị asị, bụ́ ndị kpagburu gị.+