Diuterọnọmi 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova ga-ewepụrụ gị ọrịa niile; ọ gaghị eme ka ị rịa ọrịa ọjọọ niile nke Ijipt bụ́ ndị ị maara,+ ma ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ gị asị rịa ha. Abụ Ọma 103:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye na-agbaghara gị njehie gị dum,+Onye na-agwọ gị ọrịa gị niile,+
15 Jehova ga-ewepụrụ gị ọrịa niile; ọ gaghị eme ka ị rịa ọrịa ọjọọ niile nke Ijipt bụ́ ndị ị maara,+ ma ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ gị asị rịa ha.