Ọpụpụ 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha wee na-ekpe ụmụ Izrel ikpe n’oge ọ bụla kwesịrị ekwesị. Ha na-ewetara Mozis okwu ikpe tara akpụ,+ ma ha onwe ha na-ekpe ikpe ọ bụla dị nta.
26 Ha wee na-ekpe ụmụ Izrel ikpe n’oge ọ bụla kwesịrị ekwesị. Ha na-ewetara Mozis okwu ikpe tara akpụ,+ ma ha onwe ha na-ekpe ikpe ọ bụla dị nta.