Ọpụpụ 30:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ma gị onwe gị, were ihe na-esi ísì ụtọ kasị mma:+ mea+ rọrọ arọ nke dị narị shekel ise, na sinamọn+ na-esi ísì ụtọ nke bụ́ ọkara nke ahụ, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise, nakwa kalamọs+ na-esi ísì ụtọ nke dị narị shekel abụọ na iri ise,
23 “Ma gị onwe gị, were ihe na-esi ísì ụtọ kasị mma:+ mea+ rọrọ arọ nke dị narị shekel ise, na sinamọn+ na-esi ísì ụtọ nke bụ́ ọkara nke ahụ, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise, nakwa kalamọs+ na-esi ísì ụtọ nke dị narị shekel abụọ na iri ise,