Ọpụpụ 30:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Were ihe dị iche iche na-esi ísì ụtọ:+ mmanụ stakti na ọnịka na-esi ísì ụtọ na galbanọm na-esi ísì ụtọ na frankinsens a na-agwaghị agwa.+ Ọ̀tụ̀tụ̀ ha niile ga-aha nhata.
34 Jehova wee gaa n’ihu ịsị Mozis: “Were ihe dị iche iche na-esi ísì ụtọ:+ mmanụ stakti na ọnịka na-esi ísì ụtọ na galbanọm na-esi ísì ụtọ na frankinsens a na-agwaghị agwa.+ Ọ̀tụ̀tụ̀ ha niile ga-aha nhata.