Jenesis 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma mee ka ndị cherọb+ nọrọ n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ogige Iden,+ debekwa mma agha nke ihu ya na-egbukepụ ọkụ, nke nọ na-echigharị onwe ya iji na-eche ụzọ e si abanye n’ebe osisi nke ndụ ahụ dị nche. Abụ Ọma 99:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 99 Jehova aghọwo eze.+ Ka ndị dị iche iche maa jijiji.+Ọ nọ ọdụ n’elu cherọb.+ Ka ụwa maa jijiji.+
24 Ya mere, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma mee ka ndị cherọb+ nọrọ n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ogige Iden,+ debekwa mma agha nke ihu ya na-egbukepụ ọkụ, nke nọ na-echigharị onwe ya iji na-eche ụzọ e si abanye n’ebe osisi nke ndụ ahụ dị nche.