Jenesis 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma m ga-ekpe mba ha ga-agbara ohu ikpe,+ e mesịakwa, ha ga-eburu ọtụtụ akụ̀ pụọ.+ Ọpụpụ 12:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jehova wee mee ka ndị ya nweta ihu ọma ndị Ijipt,+ nke mere na ha nyere ha ihe ha rịọrọ;+ ha wee gbawa ndị Ijipt aka.+ Abụ Ọma 105:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee mee ka ha jiri ọlaọcha na ọlaedo pụta;+Ọ dịghịkwa onye ụkwụ mara jijiji n’ebo ya niile.
36 Jehova wee mee ka ndị ya nweta ihu ọma ndị Ijipt,+ nke mere na ha nyere ha ihe ha rịọrọ;+ ha wee gbawa ndị Ijipt aka.+