Ọpụpụ 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa Jehova sịrị Mozis: “Gwa Erọn, sị, ‘Jiri mkpara gị setịa aka+ n’elu osimiri dị iche iche, ọwa mmiri niile nke Naịl nakwa ọdọ mmiri ndị jupụtara n’ahịhịa amị wee mee ka mbàrá jupụta n’ala Ijipt.’” Ọpụpụ 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova wee sị Mozis: “Gafere n’ihu ha,+ kpọrọ ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel, werekwa mkpara gị nke i tiri n’Osimiri Naịl.+ Jiri ya n’aka gawa. Ọnụ Ọgụgụ 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mozis wee welie aka kụọ mkpara ya na nkume ahụ dị elu ugboro abụọ: mmiri dị ukwuu wee malite ịgbapụta, nzukọ ahụ na anụ na-eburu ha ibu wee malite ịṅụ mmiri.+
5 E mesịa Jehova sịrị Mozis: “Gwa Erọn, sị, ‘Jiri mkpara gị setịa aka+ n’elu osimiri dị iche iche, ọwa mmiri niile nke Naịl nakwa ọdọ mmiri ndị jupụtara n’ahịhịa amị wee mee ka mbàrá jupụta n’ala Ijipt.’”
5 Jehova wee sị Mozis: “Gafere n’ihu ha,+ kpọrọ ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel, werekwa mkpara gị nke i tiri n’Osimiri Naịl.+ Jiri ya n’aka gawa.
11 Mozis wee welie aka kụọ mkpara ya na nkume ahụ dị elu ugboro abụọ: mmiri dị ukwuu wee malite ịgbapụta, nzukọ ahụ na anụ na-eburu ha ibu wee malite ịṅụ mmiri.+