Ọpụpụ 38:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ákwà ngechi ahụ dị kubit iri na ise n’otu mpaghara ya. Ogidi ha dị atọ, ntọala ha ndị nwere oghere dịkwa atọ.+ Ọpụpụ 39:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 ákwà ngechi+ ogige ahụ, ogidi+ ya na ntọala ya ndị nwere oghere+ na ákwà ngebichi+ nke ọnụ ụzọ ogige ahụ, ụdọ ụlọikwuu+ ya na mkpọ́ ụlọikwuu+ ya na arịa niile+ a rụrụ maka ije ozi n’ụlọ nsọ ahụ, maka ụlọikwuu nzute ahụ,
14 Ákwà ngechi ahụ dị kubit iri na ise n’otu mpaghara ya. Ogidi ha dị atọ, ntọala ha ndị nwere oghere dịkwa atọ.+
40 ákwà ngechi+ ogige ahụ, ogidi+ ya na ntọala ya ndị nwere oghere+ na ákwà ngebichi+ nke ọnụ ụzọ ogige ahụ, ụdọ ụlọikwuu+ ya na mkpọ́ ụlọikwuu+ ya na arịa niile+ a rụrụ maka ije ozi n’ụlọ nsọ ahụ, maka ụlọikwuu nzute ahụ,