Ọpụpụ 39:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 na ihe ndọba oriọna+ ahụ nke e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ, oriọna ya, bụ́ oriọna ndị dị n’ahịrị,+ na arịa ya niile+ na mmanụ ọkụ ya,+ Levitikọs 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv, bụ́ mmanụ a na-agwaghị agwa, maka ihe na-enye ìhè,+ ka oriọna wee na-enwu ọkụ mgbe niile.+
37 na ihe ndọba oriọna+ ahụ nke e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ, oriọna ya, bụ́ oriọna ndị dị n’ahịrị,+ na arịa ya niile+ na mmanụ ọkụ ya,+
2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv, bụ́ mmanụ a na-agwaghị agwa, maka ihe na-enye ìhè,+ ka oriọna wee na-enwu ọkụ mgbe niile.+