Ọrụ Ndịozi 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị: “Ụmụnna m na ndị bụ́ nna m, nụrụnụ. Chineke nke ebube+ pụtara ìhè n’ihu nna nna anyị bụ́ Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+ Ndị Rom 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ̀ bụ gịnị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ na-ekwu? “Ebreham nwere okwukwe n’ebe Jehova nọ, e wee gụọrọ ya nke ahụ dị ka ezi omume.”+
2 O wee sị: “Ụmụnna m na ndị bụ́ nna m, nụrụnụ. Chineke nke ebube+ pụtara ìhè n’ihu nna nna anyị bụ́ Ebreham mgbe ọ nọ na Mesopotemia, tupu ya agaa biri na Heran.+
3 N’ihi na ọ̀ bụ gịnị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ na-ekwu? “Ebreham nwere okwukwe n’ebe Jehova nọ, e wee gụọrọ ya nke ahụ dị ka ezi omume.”+