Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+ Mak 12:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma banyere ndị nwụrụ anwụ, bụ́ ndị a ga-akpọlite, ọ̀ bụ na unu agụghị n’akwụkwọ Mozis, n’ihe e dere banyere osisi ogwu ahụ, otú Chineke si gwa ya, sị, ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+
13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+
26 Ma banyere ndị nwụrụ anwụ, bụ́ ndị a ga-akpọlite, ọ̀ bụ na unu agụghị n’akwụkwọ Mozis, n’ihe e dere banyere osisi ogwu ahụ, otú Chineke si gwa ya, sị, ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+