Ọnụ Ọgụgụ 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ígwé ojii ahụ wee si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma, lee! e tiri Miriam ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ma, lee! e tiri ya ekpenta.+ 2 Ndị Eze 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi ya, ekpenta+ Neaman ga-arapara n’ahụ́ gị na ụmụ gị ruo mgbe ebighị ebi.”+ O si n’ihu ya pụọ ozugbo wee ghọọ onye ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+
10 Ígwé ojii ahụ wee si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma, lee! e tiri Miriam ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ma, lee! e tiri ya ekpenta.+
27 N’ihi ya, ekpenta+ Neaman ga-arapara n’ahụ́ gị na ụmụ gị ruo mgbe ebighị ebi.”+ O si n’ihu ya pụọ ozugbo wee ghọọ onye ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+