Ọpụpụ 39:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee kwee uwe na-enweghị aka+ nke efọd ahụ, nke onye na-ekwe ákwà kwere, e ji naanị eri na-acha anụnụ anụnụ kwee ya. Levitikọs 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe nke ahụ gasịrị, o yiwere ya uwe mwụda+ ma kee ya ákwà n’úkwù,+ yiwekwa ya uwe elu nke na-enweghị aka,+ yiwekwa ya efọd,+ werekwa eriri+ efọd ahụ kegide ya n’ahụ́.
22 O wee kwee uwe na-enweghị aka+ nke efọd ahụ, nke onye na-ekwe ákwà kwere, e ji naanị eri na-acha anụnụ anụnụ kwee ya.
7 Mgbe nke ahụ gasịrị, o yiwere ya uwe mwụda+ ma kee ya ákwà n’úkwù,+ yiwekwa ya uwe elu nke na-enweghị aka,+ yiwekwa ya efọd,+ werekwa eriri+ efọd ahụ kegide ya n’ahụ́.