Jọn 10:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma ọ bụrụ na m na-arụ ha, ọ bụrụgodị na unu ekwereghị na m, kwerenụ ọrụ ndị ahụ,+ ka unu wee mara ma nọgide na-amara na mụ na Nna m dị n’otu, nakwa na Nna m na mụ onwe m dịkwa n’otu.”+ Ọrụ Ndịozi 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+
38 Ma ọ bụrụ na m na-arụ ha, ọ bụrụgodị na unu ekwereghị na m, kwerenụ ọrụ ndị ahụ,+ ka unu wee mara ma nọgide na-amara na mụ na Nna m dị n’otu, nakwa na Nna m na mụ onwe m dịkwa n’otu.”+
36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+