Levitikọs 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ ga-eme ehi ahụ dị ka o mere ehi àjà mmehie ahụ. Otú ahụ ka ọ ga-eme ya; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ha mmehie ha,+ a ga-agbaghara ha ya.
20 Ọ ga-eme ehi ahụ dị ka o mere ehi àjà mmehie ahụ. Otú ahụ ka ọ ga-eme ya; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ha mmehie ha,+ a ga-agbaghara ha ya.