Ọnụ Ọgụgụ 26:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Aha nwunye Amram bụ Jokebed,+ ada Livaị, onye nwunye ya mụụrụ Livaị n’Ijipt. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Amram Erọn na Mozis nakwa Miriam nwanne ha nwaanyị.+
59 Aha nwunye Amram bụ Jokebed,+ ada Livaị, onye nwunye ya mụụrụ Livaị n’Ijipt. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Amram Erọn na Mozis nakwa Miriam nwanne ha nwaanyị.+