Levitikọs 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ gaghịkwa emerụ mkpụrụ ya n’etiti ndị ya,+ n’ihi na abụ m Jehova, onye na-edo ya nsọ.’”+ Levitikọs 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ha ga-arụkwa ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ m, ka ha ghara ime mmehie n’ihi ya wee nwụọ+ maka ya n’ihi na ha na-emerụ ya. Abụ m Jehova, onye na-edo ha nsọ. Jọn 10:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 ùnu na-asị m, bụ́ onye Nna m doro nsọ ma zite n’ụwa, ‘Ị na-ekwulu Chineke,’ n’ihi na m sịrị, Abụ m Ọkpara Chineke?+
9 “‘Ha ga-arụkwa ọrụ ha kwesịrị ịrụrụ m, ka ha ghara ime mmehie n’ihi ya wee nwụọ+ maka ya n’ihi na ha na-emerụ ya. Abụ m Jehova, onye na-edo ha nsọ.
36 ùnu na-asị m, bụ́ onye Nna m doro nsọ ma zite n’ụwa, ‘Ị na-ekwulu Chineke,’ n’ihi na m sịrị, Abụ m Ọkpara Chineke?+