Ọpụpụ 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mozis wee gwa Erọn ihe niile Jehova kwuru, bụ́ onye zitere ya,+ nakwa ihe ịrịba ama niile o nyere ya iwu ka o mee.+ Ọpụpụ 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, Jehova gwara Mozis, sị: “Lee, emewo m ka ị bụụrụ Fero Chineke,+ Erọn nwanne gị ga-abụkwa onye amụma gị.+
28 Mozis wee gwa Erọn ihe niile Jehova kwuru, bụ́ onye zitere ya,+ nakwa ihe ịrịba ama niile o nyere ya iwu ka o mee.+
7 Ya mere, Jehova gwara Mozis, sị: “Lee, emewo m ka ị bụụrụ Fero Chineke,+ Erọn nwanne gị ga-abụkwa onye amụma gị.+