Jeremaya 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee matịa aka ya metụ m n’ọnụ.+ Jehova wee sị m: “Lee, etinyewo m okwu m n’ọnụ gị.+