Diuterọnọmi 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Cheekwanụ mkpụrụ obi unu+ nche nke ọma, n’ihi na ọ dịghị ọdịdị+ unu hụrụ n’ụbọchị Jehova si n’etiti ọkụ gwa unu okwu na Horeb, Jọn 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke bụ Mmụọ,+ ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.”+ Ọrụ Ndịozi 7:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ha wee sị Erọn, ‘Meere anyị chi ka ha gaa n’ihu anyị. N’ihi na Mozis a, bụ́ onye dupụtara anyị n’ala Ijipt, anyị amaghị ihe mere ya.’+ Ọrụ Ndịozi 17:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ya mere, ebe ọ bụ na anyị bụ ndị Chineke mụrụ,+ anyị ekwesịghị iche na Chineke+ yiri ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ nkume, dị ka ihe a kpụrụ akpụ site na nkà na nchepụta nke mmadụ.+
15 “Cheekwanụ mkpụrụ obi unu+ nche nke ọma, n’ihi na ọ dịghị ọdịdị+ unu hụrụ n’ụbọchị Jehova si n’etiti ọkụ gwa unu okwu na Horeb,
40 Ha wee sị Erọn, ‘Meere anyị chi ka ha gaa n’ihu anyị. N’ihi na Mozis a, bụ́ onye dupụtara anyị n’ala Ijipt, anyị amaghị ihe mere ya.’+
29 “Ya mere, ebe ọ bụ na anyị bụ ndị Chineke mụrụ,+ anyị ekwesịghị iche na Chineke+ yiri ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ nkume, dị ka ihe a kpụrụ akpụ site na nkà na nchepụta nke mmadụ.+