Ọpụpụ 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ Izrel wee mee ihe Mozis kwuru n’ihi na ha gara na-arịọ ndị Ijipt ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị.+
35 Ụmụ Izrel wee mee ihe Mozis kwuru n’ihi na ha gara na-arịọ ndị Ijipt ihe e ji ọlaọcha mee na ihe e ji ọlaedo mee na ákwà mgbokwasị.+