Diuterọnọmi 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M wee daa n’ala n’ihu Jehova, dị ka m mere n’oge mbụ, ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri,+ n’ihi mmehie niile unu mere wee mee ihe ọjọọ n’anya Jehova iji kpasuo ya iwe.+ Abụ Ọma 106:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ gaara enye iwu ka a laa ha n’iyi,+Ma a sị na ọ bụghị Mozis bụ́ onye ọ họọrọ,Onye guzoro n’ihu ya n’agbata ha na ya,+Iji mee ka ọnụma ya dajụọ ka o wee ghara ibibi ha.+
18 M wee daa n’ala n’ihu Jehova, dị ka m mere n’oge mbụ, ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri,+ n’ihi mmehie niile unu mere wee mee ihe ọjọọ n’anya Jehova iji kpasuo ya iwe.+
23 Ọ gaara enye iwu ka a laa ha n’iyi,+Ma a sị na ọ bụghị Mozis bụ́ onye ọ họọrọ,Onye guzoro n’ihu ya n’agbata ha na ya,+Iji mee ka ọnụma ya dajụọ ka o wee ghara ibibi ha.+