Diuterọnọmi 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na egwu tụrụ m maka iwe dị ọkụ Jehova wesoro unu ruo n’ókè nke ịchọ ịla unu n’iyi.+ Otú ọ dị, Jehova gere m ntị n’oge ahụkwa.+
19 N’ihi na egwu tụrụ m maka iwe dị ọkụ Jehova wesoro unu ruo n’ókè nke ịchọ ịla unu n’iyi.+ Otú ọ dị, Jehova gere m ntị n’oge ahụkwa.+