Diuterọnọmi 9:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 ka ala+ nke i si kpọpụta anyị wee ghara ịsị: “Ọ bụ n’ihi na ike adịghị Jehova ịkpọga ha n’ala o kwere ha ná nkwa, ọ bụkwa n’ihi na ọ kpọrọ ha asị mere o ji kpọpụta ha ka o wee gbuo ha n’ala ịkpa.”+
28 ka ala+ nke i si kpọpụta anyị wee ghara ịsị: “Ọ bụ n’ihi na ike adịghị Jehova ịkpọga ha n’ala o kwere ha ná nkwa, ọ bụkwa n’ihi na ọ kpọrọ ha asị mere o ji kpọpụta ha ka o wee gbuo ha n’ala ịkpa.”+