Ọnụ Ọgụgụ 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mozis wee sị ndị ikpe Izrel:+ “Onye ọ bụla n’ime unu ya gbuo+ ndị ikom ya bụ́ ndị rapaara n’ahụ́ Bel nke Piọ.” Diuterọnọmi 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ekwerela ya, egekwala ya ntị,+ anya gị emekwarala ya ebere, enwekwarala ya ọmịiko,+ ezobekwala ya; Zekaraya 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na mmadụ ebuo amụma ọzọ, nna ya na nne ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-asị ya, ‘Ị gaghị adị ndụ, n’ihi na i kwuwo okwu ụgha n’aha Jehova.’ Nna ya na nne ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-ama ya ube n’ihi amụma o buru.+
5 Mozis wee sị ndị ikpe Izrel:+ “Onye ọ bụla n’ime unu ya gbuo+ ndị ikom ya bụ́ ndị rapaara n’ahụ́ Bel nke Piọ.”
3 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na mmadụ ebuo amụma ọzọ, nna ya na nne ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-asị ya, ‘Ị gaghị adị ndụ, n’ihi na i kwuwo okwu ụgha n’aha Jehova.’ Nna ya na nne ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-ama ya ube n’ihi amụma o buru.+