Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 25:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “Finihas+ nwa Elieza bụ́ nwa Erọn onye nchụàjà emewo ka iwe+ m na-eweso Izrel dajụọ site n’ekweghị ka a maa m aka n’etiti ha,+ nke mere na ekpochapụghị m ụmụ Izrel ka m nọgidesiri ike na-achọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+

  • Diuterọnọmi 13:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “Ọ bụrụ na nwanne gị nwoke, nwa nwoke nke nne gị mụrụ, ma ọ bụ nwa gị nwoke ma ọ bụ nwa gị nwaanyị ma ọ bụ nwunye ị hụrụ n’anya ma ọ bụ enyi gị bụ́ onye ị hụrụ n’anya dị ka mkpụrụ obi gị,+ anwaa ịrata gị na nzuzo, sị, ‘Ka anyị gaa fee chi ọzọ,’+ ndị ị na-amaghị, ndị gị onwe gị ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị,

  • Zekaraya 13:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na mmadụ ebuo amụma ọzọ, nna ya na nne ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-asị ya, ‘Ị gaghị adị ndụ, n’ihi na i kwuwo okwu ụgha n’aha Jehova.’ Nna ya na nne ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-ama ya ube n’ihi amụma o buru.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya