Diuterọnọmi 33:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, gọzie ike ya,+Nweekwa obi ụtọ n’ihe aka ya na-eme,+Kụjie ndị na-ebili imegide ya úkwù,+Nakwa ndị kpọrọ ya oké asị, ka ha ghara ibili ọtọ.”+
11 Jehova, biko, gọzie ike ya,+Nweekwa obi ụtọ n’ihe aka ya na-eme,+Kụjie ndị na-ebili imegide ya úkwù,+Nakwa ndị kpọrọ ya oké asị, ka ha ghara ibili ọtọ.”+