1 Samuel 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mmehie nke ndị ahụ na-eje ozi wee dị nnọọ ukwuu n’ihu Jehova;+ n’ihi na ndị ikom ahụ na-elelị àjà a na-achụrụ Jehova.+ 1 Samuel 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Samuel wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Unu onwe unu emewo ihe ọjọọ a dum. Ma unu ahapụkwala iso Jehova,+ jirikwanụ obi unu dum+ jeere Jehova ozi.
17 Mmehie nke ndị ahụ na-eje ozi wee dị nnọọ ukwuu n’ihu Jehova;+ n’ihi na ndị ikom ahụ na-elelị àjà a na-achụrụ Jehova.+
20 Samuel wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Unu onwe unu emewo ihe ọjọọ a dum. Ma unu ahapụkwala iso Jehova,+ jirikwanụ obi unu dum+ jeere Jehova ozi.