Ọpụpụ 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Otú o sina dị, ndị dibịa anwansi nke Ijipt ji anwansi+ ha mee otu ihe ahụ; obi Fero ka kpọchiri akpọchi,+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+ Ọpụpụ 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+
22 Otú o sina dị, ndị dibịa anwansi nke Ijipt ji anwansi+ ha mee otu ihe ahụ; obi Fero ka kpọchiri akpọchi,+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+
15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+