Ọpụpụ 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova wee gbadata n’Ugwu Saịnaị, n’elu ugwu ahụ. Jehova wee kpọọ Mozis ka ọ bịa n’elu ugwu ahụ, Mozis wee gbagoo.+ Ọpụpụ 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee sị Mozis: “Gbagote bịakwute m n’ugwu, nọrọkwa na ya, n’ihi na m chọrọ inye gị mbadamba nkume na iwu na ntụziaka m ga-ede iji zie ha ihe.”+
20 Jehova wee gbadata n’Ugwu Saịnaị, n’elu ugwu ahụ. Jehova wee kpọọ Mozis ka ọ bịa n’elu ugwu ahụ, Mozis wee gbagoo.+
12 Jehova wee sị Mozis: “Gbagote bịakwute m n’ugwu, nọrọkwa na ya, n’ihi na m chọrọ inye gị mbadamba nkume na iwu na ntụziaka m ga-ede iji zie ha ihe.”+