Jenesis 46:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m ezi Chineke,+ Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịgbada Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n’ebe ahụ.+ Diuterọnọmi 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-ekwukwa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Siria nke nọ na-ala n’iyi;+ o wee gbadaa Ijipt+ ma biri n’ebe ahụ dị ka ọbịa, ya na mmadụ ole na ole;+ ma n’ebe ahụ, ọ ghọrọ mba ukwu, nke dị ike ma dị ọtụtụ.+ Ọrụ Ndịozi 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Mgbe oge na-eru nso ka nkwa ahụ Chineke kwere Ebreham hoo haa wee mezuo, ndị Izrel dịrị ọtụtụ, mụbaakwa n’Ijipt,+
3 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m ezi Chineke,+ Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịgbada Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n’ebe ahụ.+
5 Ị ga-ekwukwa n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Nna m bụ onye Siria nke nọ na-ala n’iyi;+ o wee gbadaa Ijipt+ ma biri n’ebe ahụ dị ka ọbịa, ya na mmadụ ole na ole;+ ma n’ebe ahụ, ọ ghọrọ mba ukwu, nke dị ike ma dị ọtụtụ.+
17 “Mgbe oge na-eru nso ka nkwa ahụ Chineke kwere Ebreham hoo haa wee mezuo, ndị Izrel dịrị ọtụtụ, mụbaakwa n’Ijipt,+