Ọpụpụ 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Enwela chi ọ bụla ọzọ+ tinyere m. 1 Ndị Kọrịnt 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ndị m hụrụ n’anya, gbaaranụ+ ikpere arụsị ọsọ.+ 1 Jọn 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụntakịrị, kpacharanụ anya ka unu ghara ikpere arụsị.+