Joshụa 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’oge ahụ Jehova gwara Jọshụa, sị: “Were nkume rụọ mma ma bie ụmụ Izrel úgwù ọzọ,+ nke ugboro abụọ.”
2 N’oge ahụ Jehova gwara Jọshụa, sị: “Were nkume rụọ mma ma bie ụmụ Izrel úgwù ọzọ,+ nke ugboro abụọ.”