Ọpụpụ 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ndị kasị mma n’ime mkpụrụ mbụ kara aka nke ala gị ka ị ga-eweta n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+ “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+ Diuterọnọmi 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Unu erila anụ ọ bụla nwụrụ anwụ.+ I nwere ike inye ya onye mbịarambịa nke bi n’obodo gị, ọ ga-eri ya; ma ọ bụ, a pụrụ iresị ya onye mba ọzọ, n’ihi na unu bụ ndị dị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke unu. “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+
19 “Ndị kasị mma n’ime mkpụrụ mbụ kara aka nke ala gị ka ị ga-eweta n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+ “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+
21 “Unu erila anụ ọ bụla nwụrụ anwụ.+ I nwere ike inye ya onye mbịarambịa nke bi n’obodo gị, ọ ga-eri ya; ma ọ bụ, a pụrụ iresị ya onye mba ọzọ, n’ihi na unu bụ ndị dị nsọ nye Jehova bụ́ Chineke unu. “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+