Ọpụpụ 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mozis wee were ọbara ahụ fesa ndị Izrel,+ sị: “Ihe a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ+ unu na Jehova gbaworo n’okwu a niile.” Diuterọnọmi 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee kọwaara unu ọgbụgba ndụ ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, bụ́ Okwu Iri ahụ,+ e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ.+
8 Mozis wee were ọbara ahụ fesa ndị Izrel,+ sị: “Ihe a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ+ unu na Jehova gbaworo n’okwu a niile.”
13 O wee kọwaara unu ọgbụgba ndụ ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, bụ́ Okwu Iri ahụ,+ e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ.+