Diuterọnọmi 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M wee daa n’ala n’ihu Jehova, dị ka m mere n’oge mbụ, ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri,+ n’ihi mmehie niile unu mere wee mee ihe ọjọọ n’anya Jehova iji kpasuo ya iwe.+ Matiu 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe o busịrị ọnụ ụbọchị iri anọ,+ ehihie na abalị, agụụ gụwara ya.
18 M wee daa n’ala n’ihu Jehova, dị ka m mere n’oge mbụ, ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị. Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri,+ n’ihi mmehie niile unu mere wee mee ihe ọjọọ n’anya Jehova iji kpasuo ya iwe.+