Ọpụpụ 35:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Nwoke ọ bụla na nwaanyị ọ bụla obi ya kpaliri iweta ihe maka ọrụ niile Jehova nyere n’iwu site n’ọnụ Mozis mere otú ahụ; ụmụ Izrel wetaara Jehova onyinye afọ ofufo.+
29 Nwoke ọ bụla na nwaanyị ọ bụla obi ya kpaliri iweta ihe maka ọrụ niile Jehova nyere n’iwu site n’ọnụ Mozis mere otú ahụ; ụmụ Izrel wetaara Jehova onyinye afọ ofufo.+