Ọpụpụ 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ị ga-ejikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe mkpuchi ya nke ga-adị kubit abụọ na ọkara n’ogologo nakwa otu kubit na ọkara n’obosara.+
17 “Ị ga-ejikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe mkpuchi ya nke ga-adị kubit abụọ na ọkara n’ogologo nakwa otu kubit na ọkara n’obosara.+