Ọpụpụ 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị ga-akpụ ihe ga-aha ka uhiè ọbụ aka mmadụ gburugburu ọnụ ya, ị ga-ejikwa ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ihe ahụ ị ga-akpụ n’ọnụ ya.+
25 Ị ga-akpụ ihe ga-aha ka uhiè ọbụ aka mmadụ gburugburu ọnụ ya, ị ga-ejikwa ọlaedo kpụọ ihe ịchọ mma gburugburu ihe ahụ ị ga-akpụ n’ọnụ ya.+