Ọpụpụ 25:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ị ga-arụ efere ya na iko ya na ihe mmiri ya na ọkwá ya bụ́ ndị ha ga-eji na-awụsa àjà ihe ọṅụṅụ. Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ha.+ Jeremaya 52:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onyeisi ndị nche ahụ bukọọrọ+ efere ukwu+ na ihe ịgụ ọkụ na ọkwá+ na ite na ihe ndọba oriọna+ na iko na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo mee+ na ndị nke e ji ezigbo ọlaọcha mee.+
29 “Ị ga-arụ efere ya na iko ya na ihe mmiri ya na ọkwá ya bụ́ ndị ha ga-eji na-awụsa àjà ihe ọṅụṅụ. Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ha.+
19 Onyeisi ndị nche ahụ bukọọrọ+ efere ukwu+ na ihe ịgụ ọkụ na ọkwá+ na ite na ihe ndọba oriọna+ na iko na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo mee+ na ndị nke e ji ezigbo ọlaọcha mee.+