Ọpụpụ 25:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 A ga-enwe iko anọ ndị yiri okooko almọnd n’ihe ndọba oriọna ahụ, otu isi na otu ifuru ga-adị n’agbata otu iko na iko ibe ya.+
34 A ga-enwe iko anọ ndị yiri okooko almọnd n’ihe ndọba oriọna ahụ, otu isi na otu ifuru ga-adị n’agbata otu iko na iko ibe ya.+