Ọpụpụ 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Rụọ ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ;+ osisi akeshịa ka ị ga-eji rụọ ya. Ọpụpụ 40:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị ga-edebe ebe ịchụàjà ahụ e ji ọlaedo rụọ maka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’ihu igbe ihe àmà ahụ, gebichiekwa ákwà ngebichi nke ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.+
30 “Rụọ ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ;+ osisi akeshịa ka ị ga-eji rụọ ya.
5 Ị ga-edebe ebe ịchụàjà ahụ e ji ọlaedo rụọ maka ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’ihu igbe ihe àmà ahụ, gebichiekwa ákwà ngebichi nke ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ.+