Ọpụpụ 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-arụ ite ya maka ikpopụ ntụ nke ya na abụba gwakọtara, rụọkwa shọvel ya, na ọkwá ya, na ndụdụ ya, na ihe ịgụ ọkụ ya; ị ga-eji ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+
3 Ị ga-arụ ite ya maka ikpopụ ntụ nke ya na abụba gwakọtara, rụọkwa shọvel ya, na ọkwá ya, na ndụdụ ya, na ihe ịgụ ọkụ ya; ị ga-eji ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+