Ọpụpụ 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị ga-agba ya ogige+ gburugburu, gebichiekwa ákwà ngebichi+ nke ọnụ ụzọ ogige ahụ. Abụ Ọma 84:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Agụụ ogige ụlọ Jehova agụkatala mkpụrụ obi m ike gwụ ya.+Mkpụrụ obi m na anụ ahụ́ m na-etiku Chineke dị ndụ mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 92:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a kụrụ n’ụlọ Jehova,+N’ogige ụlọ Chineke anyị,+ ga na-ama pokopoko.
2 Agụụ ogige ụlọ Jehova agụkatala mkpụrụ obi m ike gwụ ya.+Mkpụrụ obi m na anụ ahụ́ m na-etiku Chineke dị ndụ mkpu ọṅụ.+